Hebrews 11:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ okwukwe ka Jekọb ji gọzie ụmụ Josef tupuu ọ nwụọ. Ọ kpọrọ isi ala nye Chineke mgbe ọ na-adabere na mkpa nꞌaka ya.
Igbo 2006
Mb͕e Jekob nānwu anwu, ọ bu okwukwe ka o ji gọzie umu-ndikom Josef n'otù n'otù; kpọ kwa isi ala nye Chineke, nādabere n'isi nkpa-n'aka-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ okwukwe ka Jekọb ji gọzie ụmụ Josef nʼotu nʼotu tupu ọ nwụọ. Ọ kpọrọ isiala dịka ọ dabere nʼelu mkpanaka ya.