Hebrews 11:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Josef gosiri okwukwe tupuu ọ nwụọ. O kwuru okwu banyere otu ndị Izirel ga-esi hapụ ala Ijipti, nye ndụmọdụ banyere ịchịkọta ọkpụkpụ ya.
Igbo 2006
Mb͕e ndu Josef nāgwu, ọ bu okwukwe ka o ji kwue, ihe bayere ọpupu nke umu Israel; nye kwa iwu bayere ọkpukpu-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼọgwụgwụ ndụ ya, Josef sitere nʼokwukwe kwuo banyere ọpụpụ ụmụ Izrel ma nyekwa ntụziaka banyere olili ọkpụkpụ ya.