Hebrews 11:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O kpebiri na ọ bụ ihe karịchara mma ịhụ ahụhụ nꞌihi Kraịst, onye e kwere nkwa ya, kama inweju akụ nile nke Ijipti afọ. Nꞌihi na ọ na-ele anya na Chineke ga-akwụghachi ya.
Igbo 2006
ebe ọ guru ita-uta nke Kraist-ayi n'àkù dikariri àkù nile nke Ijipt uku: n'ihi na ọ wepuru anya-ya le nnyeghachi nke ugwọ-ọlu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kpebiri na ọ bụ ihe karịchara mma ịhụ ahụhụ nʼihi Kraịst, kama inweju akụ niile nke Ijipt afọ. Nʼihi na o nwere olileanya maka ụgwọ ọrụ dị nʼihu.