Hebrews 11:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Osimiri uhie ka ụmụ Izirel gafere dị ka a ga-asị na ọ bụ ala efu. Ma ndị Ijipti nwara ime nke a ka mmiri gbagburu nꞌime osimiri a.
Igbo 2006
Okwukwe ka ha ji gabiga n'etiti oké osimiri Uhie dika ọ bu ala kpọrọ nku: ma elomiri ndi Ijipt mb͕e ha nwara igabiga ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha gafere Osimiri Uhie site nʼokwukwe dị ka a ga-asị na ọ bụ ala efu. Ma mgbe ndị Ijipt nwara ime nke a, mmiri lomiri ha niile.