Hebrews 11:31 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Rehaab (nwanyị akwụla), esoghị ndị na-ekweghị ekwe lakọọ nꞌiyi nꞌobodo Jeriko nꞌihi na ọ bụ site nꞌokwukwe ka o jiri lekọtaa ndị Izirel ledoro obodo Jeriko anya.
Igbo 2006
Okwukwe ka Rehab, bú nwanyi nākwa iko, ji ghara iso ndi nēkweyeghi ekweye lakọ n'iyi, ebe o were udo nata ndi ledoro obodo ahu anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼokwukwe, Rehab nwanyị akwụna esoghị ndị nnupu isi laa nʼiyi nʼihi na ọ nabatara ndị bịara inyochapụta obodo ahụ nʼudo.