Hebrews 11:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
A tụrụ ụfọdụ nkume, kwọbie ụfọdụ abụọ. Ụfọdụ bụkwa ndị dara ụkpa, bụrụ ndị a na-amaghị ama. A kpagbukwara ụfọdụ.
Igbo 2006
aturu ha nkume, akwọwara ha, anwara ha, ewere iru mma-agha b͕ue ha: ha yiri akpukpọ aturu na akpukpọ ewu nējeghari; ebe ha nọ na nkpà, anākpab͕u ha, anēmejọ ha
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A tụrụ ụfọdụ nkume, kwọbie ụfọdụ abụọ. E ji mma agha gbuo ụfọdụ. Ụfọdụ yi akpụkpọ ewu na akpụkpọ atụrụ jegharịa. Ụfọdụ bụkwa ndị dara ụkpa. A kpagburu ụfọdụ, ma mejọọkwa ndị ọzọ.