Hebrews 11:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha wagharịrị nꞌọzara na nꞌugwu, nꞌọnụ nkume na nꞌọnụ ala. Agụụ, ahụ ọkụ, na mmekpa ahụ dị iche iche dịgidere ha nꞌahụ. Nꞌanya ụwa a gụrụ ha nꞌihe efu.
Igbo 2006
(ndi uwa nēkwesigh), nāwaghari n'ọhia na ugwu na ọb͕à na ọnu nke ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha wagharịrị nʼọzara na nʼugwu, nʼọgba nkume na nʼọnụ ala. Nʼanya ụwa, a gụrụ ha nʼihe efu.