Hebrews 11:39 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma lee! ndị a nile natara ezi ọgbụgba ama site nꞌokwukwe ha, ma ha anataghị nkwa ahụ Chineke kwere ha.
Igbo 2006
Ndia nile, ọ bu ezie na ab͕ara ha àmà site n'okwukwe-ha, ma ha anataghi nkwà ahu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A gbaara ezigbo ama nʼisi ndị a niile nʼihi okwukwe ha, ma ha anataghị ihe ahụ e kwere ha na nkwa.