Hebrews 12:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na nꞌoge ahụ ha nụrụ ụda opi. Ndị mmadụ nụkwara olu Chineke. Ma ha enweghị ike nagide ihe ha nụrụ. Ha rịọrọ Chineke ka ọ kwụsị ịgwa ha okwu.
Igbo 2006
na udà opì, na olu okwu; nke ndi nuru ya riọrọ ka aghara itukwasiri ha okwu ọ bula ọzọ:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na ụda opi ike, maọbụ olu na-ekwu okwu, nke ndị nụrụ ya rịọrọ ka ọ kwụsị ịgwa ha.