Hebrews 12:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha enweghị ike ịnagide iwu Chineke. A sịkwarị na anụmanụ ọ bụla bịaruru ugwu ahụ nso ọ gaara anwụ.
Igbo 2006
n'ihi na ha anānagideghi ihe enyere n'iwu, bú, Asi na ọbuná anu-ulo emetu ugwu ahu, agēwere nkume tub͕ue ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ha enweghị ike ịnagide ihe e nyere nʼiwu, “A sịkwarị na anụmanụ ọbụla emetụ ugwu ahụ ahụ, a ga-eji nkume tugbuo ya.”