Hebrews 12:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mosisi nꞌonwe ya tụrụ egwu, maakwa jijiji. Nꞌihi na ihe ọ hụrụ karịrị ya ukwuu.
Igbo 2006
ka ihe ahu anēkiri si di kwa egwu nke-uku, Moses siri, Anamatu oké egwu, aru ma-kwa-ram jijiji:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, ihe ahụ anya hụrụ dị oke egwu na Mosis sịrị, “Ana m ama jijiji nʼihi ụjọ.”