Hebrews 12:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma unu abịakwutela Kraịst! Ọ dị ka unu guzo na-ele ugwu Zayọn anya. Unu abịala nꞌobodo Chineke dị ndụ. Unu abịala nꞌobodo ahụ a na-akpọ Jerusalem ọhụrụ. Nꞌebe a igwe ndị mmụọ ozi a na-apụghị ịgụta agụta zukọrọ.
Igbo 2006
kama unu abiaruwo ugwu Zaion, na obodo nke Chineke di ndu, bú Jerusalem nke di n'elu-igwe, na ọtutu ndi anāpughi iguta ọnu,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu abịaruola nʼugwu Zayọn, bụ obodo Chineke dị ndụ, Jerusalem nke eluigwe ahụ. Unu abịakwutela puku kwụrụ puku ndị mmụọ ozi a na-apụghị ịgụta ọnụ zukọrọ nʼọṅụ.