Hebrews 12:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe Chineke na-ezube ime bụ iwezụga ihe ndị ahụ na-agaghị anọgide mgbe ịma jijiji a gasịrị. Ihe ga-afọdụ ga-abụ nanị ihe guzosịrị ike.
Igbo 2006
Ma okwu nka, Nání otù mb͕e ọzọ fọduru, nēgosi nbubiga nke ihe ahu nke anēme ka ha me nkpatu, dika nke ihe emeworo, ka ihe ahu nke anēmeghi ka ha me nkpatu we digide.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Okwu a bụ, “Otu mgbe ọzọ fọdụrụ,” na-egosi mwepụ nke ihe na-ama jijiji dịka ihe e kere eke, iji hụ na nke na-anaghị ama jijiji ga-adị.