Hebrews 12:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na Chineke anyị dị ka ọkụ na-ere ọzara. Ọ na-erepịa ndị nile na-adịghị eme ihe ọ na-achọ.
Igbo 2006
n'ihi na Chineke-ayi bu ọku nērechapu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na Chineke anyị bụ ọkụ na-erepịa erepịa.