Hebrews 12:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chetanụ na mmadụ ọ bụla anwụbeghị nꞌetiti unu nꞌihi ọgụ nke unu na-alụso mmehie.
Igbo 2006
Unu akēguzogideghi rue ọbara, n'ib͕a nb͕a megide nmehie:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ọgụ nke unu na-alụso mmehie, unu eguzogideghị ruo nʼọnọdụ nke iwufu ọbara unu.
Recommended Reading