Hebrews 13:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Hụrịtaanụ onwe unu nꞌanya, nꞌihi na unu bụ otu nꞌime Kraịst.
Igbo 2006
Ka ihu-n'anya-unu n'ebe umu-nna-unu nọ nādigide.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ịhụnanya unu nwere nʼetiti unu na-adịgide.