Hebrews 13:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị nwere ebe ịchụ aja, ebe ndị nile na-eje ozi ha nꞌụlọ nzute ndị Juu na-enweghị ike iri aja a chụrụ nꞌelu ya.
Igbo 2006
Ayi nwere ebe-ichu-àjà, nke ndi nēkpe ekpere n'ulo-ikwū Chineke nēnweghi ike iri ihe si nime ya puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị nwere ebe ịchụ aja, ebe ndị niile na-eje ozi ha nʼụlọ ikwu a enweghị ike iri aja a chụrụ nʼelu ya.