Hebrews 13:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka iwu ndị Juu si dị, onyeisi nchụaja na-eji ọbara anụ e gburu egbu baa nꞌime ime ụlọ ikwu ahụ ịchụ aja nꞌihi mmehie. Emechaa, a na-esite nꞌime obodo wepụ ahụ anụ ndị a e gburu kpọọ ha ọkụ nꞌezi.
Igbo 2006
N'ihi na ozu anu nile nke anēwebata ọbara-ha n'ebe nsọ site n'aka onye-isi-nchu-àjà dika àjà achuru bayere nmehie, anērechapu ozu ahu ọku n'azu ọmuma-ulo-ikwū.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyeisi nchụaja na-ewebata ọbara ụmụ anụ ndị ahụ nʼEbe Kachasị Nsọ dịka aja maka mmehie, ma a na-erepịa anụ ahụ ha ọkụ na mpụga ụlọ ikwu.