Hebrews 13:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ụwa abụghị ụlọ anyị, anyị na-ele anya ụlọ ebighị ebi anyị dị nꞌeluigwe.
Igbo 2006
N'ihi na ayi enweghi obodo n'ebe a nke nādigide, kama ayi nāchọ obodo ahu nke gaje ibia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ụwa abụghị ụlọ anyị, ma anyị na-ele anya obodo nke gaje ịbịa.