Hebrews 13:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Kelerenụ m ndị isi unu nile na ndị ọzọ bụ ndị kwere ekwe nọ nꞌebe ahụ. Ndị kwere ekwe si Itali na-ezitere unu ekele ha.
Igbo 2006
Kelenu ndi-isi-unu nile na ndi nsọ nile. Ndi Itali nēkele unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Keleerenụ m ndịisi unu niile na ndị nsọ niile. Ndị si Itali na-ezitere unu ekele ha.