Hebrews 13:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chetanụ ndị nọ nꞌụlọ mkpọrọ dị ka a ga-asị na unu so ha nọdụ nꞌụlọ mkpọrọ. Sorokwanụ ndị a na-emegbu nwekọọ ahụhụ dị ka a ga-asị na ọ bụ unu ka a na-emegbu.
Igbo 2006
Nēchetanu ndi nọ n'ab͕u, dika ndi ekekọworo unu na ha n'ab͕u; nēchetanu ndi anēmejọ, dika ndi unu onwe-unu nọ kwa n'aru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chetanụ ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ dị ka a ga-asị na unu so ha nọdụ nʼụlọ mkpọrọ. Chetakwanụ ndị a na-ata ahụhụ, dịka a ga-asị na unu onwe unu so ha na-ahụ ahụhụ nʼahụ unu.