Hebrews 13:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs Kraịst adịghị agbanwe agbanwe. Ihe ọ bụ ụnyaahụ ka ọ bụkwa taa. Nke a ka ọ ga-abụkwa ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo 2006
Jisus Kraist di otù aka ahu nnyahu na ta, ma rukwa mb͕e nile ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu Jisọs Kraịst dị ụnyaahụ, ka ọ dị taa, otu a ka ọ ga-adịgidekwa ruo mgbe ebighị ebi.