Hebrews 2:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs mere nke a, ka ọ dị mfe ịtọpụ ụmụnna ya site nꞌagbụ. Ha nọ nꞌagbụ nke ụjọ ọnwụ.
Igbo 2006
ka O we site kwa n'ọnwu naputa ndi ahu, ka ha ra, bú ndi ewere egwu ọnwu tinye n'ibu-orù n'ogologo ndù-ha nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma tọpụ ndị ahụ niile egwu nke ọnwụ mere ka ha bụrụ ohu na ndụ ha niile.