Hebrews 2:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs abịaghị ịzọpụta ndị mmụọ ozi. Kama ọ bịara inyere ụmụ ụmụ Eberaham aka.
Igbo 2006
N'ihi na ọ bu ihe amara nke-ọma na ọ bughi ndi-mọ-ozi ka Ọ nējide aka, kama Ọ nējide nkpuru Abraham aka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na nʼezie, ọ bụghị ndị mmụọ ozi ka ọ na-enyere aka kama ọ bụ ụmụ ụmụ Ebraham.