Hebrews 3:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere ụmụnna m nꞌime Onyenwe anyị, unu ndị Chineke doro iche mee unu ndị nke ya na ndị ozi ya. Chineke emeela unu ndị ezinụlọ ya. Ọ bụkwa ihe kwesịrị ekwesị ka unu cheta Jisọs Kraịst onye e mere onyeisi ozi nke Chineke, na onyeisi nchụaja nke okwukwe anyị.
Igbo 2006
Ya mere, umu-nnam di nsọ, ndi nketa nke ọkpukpọ nke elu-igwe, tugharinu uche n'Onye-ozi na Onye-isi-nchu-àjà nke nkwuputa-ayi, bú Jisus;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ụmụnna m dị nsọ, ndị so keta oke nʼọkpụkpọ eluigwe ahụ, ka echiche unu dịgide naanị na Jisọs. Onyeisi ozi na onyeisi nchụaja nke okwukwe anyị.