Hebrews 3:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi ya ewesoro m ndị ahụ iwe sị ha, ‘Ha bụ ndị nnupụ isi, na ndị jụrụ irube isi nꞌiwu m.’
Igbo 2006
N'ihi nka ọnuma dim n'obi megide ọb͕ọ a, M'we si, Ha nējehie mb͕e nile n'obi-ha: Ma ndi ahu amaghi uzọm nile;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ewere m iwe megide ọgbọ ahụ. Asịrị m, ‘Obi ha na-akpafu akpafu mgbe niile. Ha amatabeghị ụzọ m niile.’