Hebrews 3:14 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na anyị abụrụla ndị ga-eso Kraịst keta oke, ma ọ bụrụ na anyị ga-ejidesi ntụkwasị obi anyị nwere na mmalite ruo ọgwụgwụ.
Igbo 2006
n'ihi na ayi aghọwo ndi nketa nke Kraist, ma ọ buru na ọ bu ezie na ayi jidesiri nmalite nke ndabere-ayi ike rue ọgwugwu ihe nile:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị bụ ndị anyị na Kraịst ga-eso kekọrịta oke ma ọ bụrụ na anyị ga-ejidesi ya ike bụ ntụkwasị obi ahụ anyị nwere site na mmalite ruo ọgwụgwụ.