Hebrews 3:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chetanụ nke ọma ihe akwụkwọ nsọ na-ekwu sị: “Taa, ọ bụrụ na unu anụ olu ya, unu emela ka obi unu sie ike dị ka nkume, dị ka unu mere mgbe unu nupụrụ isi nꞌebe m nọ.”
Igbo 2006
n'oge anēkwu, si, Ta, ọ buru na unu gānu olu-Ya, Unu emela ka obi-unu sie ike, dika n'ikpasu-obi-ilu ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dị ka e kwuru ya, “Taa, ọ bụrụ na unu anụ olu ya. Unu emela ka obi unu sie ike, dịka unu mere nʼoge nnupu isi.”