Hebrews 3:16 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Olee ndị bụ ndị a nụrụ olu Chineke ma nupụ isi megide ya? Ọ bụ ndị ahụ Mosisi dupụtara site nꞌala Ijipti.
Igbo 2006
N'ihi na òle ndi, mb͕e ha nuru, kpasuru obi-ilu? ọ̀ bughi kwa ndi nile ndi siri n'Ijipt puta site n'aka Moses?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olee ndị bụ ndị ahụ nụrụ ma nupu isi? Ọ bụ na ọ bụghị ndị niile ahụ Mosis dupụtara site nʼala Ijipt?