Hebrews 3:17 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụkwa olee ndị ka Chineke wesoro iwe iri afọ anọ? Ọ bụ ndị ahụ mehiere megide ya. Ndị ahụ nwụrụ ọnwụ nꞌọzara ebe ozu ha tọgbọkwara.
Igbo 2006
Ma òle ndi ka ọnuma di Ya n'obi megide ọgu arọ abua? ọ̀ bughi ndi mehiere, ndi ozu-ha dara nime ọhia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụkwa olee ndị ka o wesoro iwe iri afọ anọ? Ọ bụ na ọ bụghị ndị ahụ mehiere. Ndị ahụ ahụ ha dara nʼọzara?