Hebrews 3:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Chineke ṅụrụ iyi sị, “Ha agaghị aba nꞌebe izuike m ma ọlị.” Ọ bụ olee ndị ka ọ na-ekwu ihe banyere ha? Ọ bụ ndị ahụ nwere nnupụ isi dị egwu, nꞌime ha.
Igbo 2006
Ma òle ndi ka Ọ ṅuru iyi na ha agaghi-abà n'izu-ike-Ya, ma ọ bughi ndi nēkweyeghi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Olee ndị ahụ ọ ṅụụrụ iyi na ha agaghị aba nʼizuike ya? Ọ bụ na ha abụghị ndị ahụ nupuuru ya isi?