Hebrews 3:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ugbu a anyị maara nke ọma na ha enweghị ike ịbanye nꞌebe izuike Chineke, nꞌihi na ha bụ ndị na-ekweghị ekwe.
Igbo 2006
Ayi riba-kwa-ra ama na ha apughi ibà nime n'ihi ekweghi-ekwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, anyị maara na ha enweghị ike ịbanye, nʼihi na ha bụ ndị na-ekweghị ekwe.