Hebrews 3:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ụlọ ọ bụla nwere onye tọrọ ntọ ala ya. Chineke bụ onyeisi ntọ ala ihe nile nꞌime eluigwe na nꞌelu ụwa. Ọ bụkwa Chineke kere ha nile.
Igbo 2006
N'ihi na èzi-na-ulo ọ bula nwere onye luru ya; ma Onye luru ihe nile bu Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ụlọ ọbụla nwere onye wuru ya, maọbụ Chineke na-ewu ihe niile.