Hebrews 3:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Kraịst bụ onye kwesịrị ntụkwasị obi dị ka Ọkpara e nyefere nlekọta ụlọ Chineke nꞌaka. Anyị bụkwa ụlọ ya, ma ọ bụrụ na anyị anọgide bụrụ ndị nwere obi ike na ntụkwasị obi nꞌihe ahụ anyị na-ele anya ya.
Igbo 2006
ma Kraist kwesiri ntukwasi-obi dika Ọkpara, Nke bu onye-isi n'èzi-na-ulo-Ya; Onye ayi onwe-ayi bu èzi-na-ulo-Ya, ma ọ buru na ayi jidesie nkwuwa-okwu-ayi na inya-isi nke olile-anya-ayi ike rue ọgwugwu ihe nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu ọ dị, Kraịst kwesiri ntụkwasị obi dịka ọkpara nke na-elekọta ụlọ ya. Anyị gabụkwanụ ụlọ ya ma ọ bụrụ na anyị ejidesie okwukwe anyị ike ya na olileanya nke anyị ji anya isi.