Hebrews 3:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmụọ Nsọ Chineke enyela anyị okwu ndụmọdụ nke na-asị, “Ọ bụrụ na unu anụ olu Chineke taa,
Igbo 2006
N'ihi nka, dika Mọ Nsọ nāsi, Ta, ọ buru na unu gānu olu-Ya,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, dị ka Mmụọ Nsọ na-asị, “Ọ bụrụ na unu anụ olu ya taa,