Hebrews 3:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
unu ekwela ka obi unu sie ike dị ka nkume, dị ka unu mere mgbe unu nupụrụ isi megide Chineke, dị ka unu mere nꞌụbọchị ahụ nꞌime ọzara mgbe unu nwara ya ọnwụnwa.
Igbo 2006
Unu emela ka obi-unu sie ike, dika n'ikpasu-obi-ilu ahu, Dika emere n'ubọchi ọnwunwa ahu n'ọhia,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
unu emela ka obi unu sie ike, dị ka unu mere nʼoge nnupu isi mgbe oge ọnwụnwa nʼime ọzara,