Hebrews 3:9 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌebe ahụ ka nna nna unu ha nọ nwaa m ọnwụnwa, lee m ule, ka Chineke kwuru. Ọ bụ ezie na ha hụrụ ihe m meere ha nꞌime iri afọ anọ.
Igbo 2006
Ebe nna-unu-hà nwaram na nnwaputa ikem, Hu kwa ọlum ọgu arọ abua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ebe nna nna unu ha nọrọ nwa m ọnwụnwa. Ọ bụ ezie na ha hụrụ akaọrụ m iri afọ anọ ndị a.