Hebrews 4:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma nꞌebe ọzọ, Chineke kwuru okwu banyere ụfọdụ ndị Juu a sị “Ha agaghị aba nꞌebe izuike m.”
Igbo 2006
ọzọ, Ọ si kwa n'ebe a, Ha agaghi-abà n'izu-ikem ma-ọli.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼebe a kwa, e kwuru, “Ha agaghị abanye nʼebe izuike m ma ọlị.”