Hebrews 4:7 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma mgbe ọtụtụ afọ gasịrị, Chineke kwuru okwu. Nꞌoge Devidi, Chineke kwuru okwu ọzọ banyere ozuzu ike. Ọ dọrọ ha aka na ntị sị “Gee ntị nꞌolu ya taa ụnu emekwala ka obi unu sie ike dị ka ndị ahụ mere ka iwe wee m.”
Igbo 2006
O we kà otù ubọchi ọzọ, nēkwu nime Devid, mb͕e ogologo oge di otú a gasiri, si, Ta, dika ebuworo uzọ kwue, si, Ta, ọ buru na unu gānu olu-Ya, Unu emela ka obi-unu sie ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O wepụtara ụbọchị ọzọ nke ọ kpọrọ Taa, o sitere nʼọnụ Devid kwuo okwu ahụ e kwurula ihe banyere nʼoge gara aga sị, “Taa, ọ bụrụ na unu anụ olu ya, unu emela ka obi unu sie ike.”