Hebrews 4:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌoge gara aga, Joshua nyeere ụmụ Izirel aka ịchọta otu ụdị ezumike. Ma ala ahụ Chineke kwere ha na nkwa enyezughị ha ezumike zuru oke. Nꞌihi na a sị na ezumike ahụ zuru oke, Chineke agaraghị ekwukwa okwu banyere ụbọchị ọzọ.
Igbo 2006
N'ihi na asi na Joshua mereri ka ha zuru ike, Ọ gaghi-adi nēkwu okwu bayere ubọchi ọzọ mb͕e ihe ndia gasiri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na a sị na Joshua nyere ha ezumike, ọ gaghị ekwu banyere ụbọchị ọzọ.