Hebrews 5:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Cheta na Chineke gụrụ ya onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi. O yiri Melikizedeki. Cheta na o siteghị nꞌagbụrụ ndị nchụaja. Ma Chineke mere ya onyeisi nchụaja pụrụ iche.
Igbo 2006
Onye Chineke nyere aha onye-isi-nchu-àjà dika usoro Melkizedek si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe Chineke mere ya onyeisi nchụaja nʼusoro Melkizedek.