Hebrews 5:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi ọrụ nke ya onwe ya nwere, aja mbụ ọ na-achụrụ Chineke bụ nꞌihi ya onwe ya. Emesịa, ọ na-achụ aja ọzọ nꞌihi ndị ya.
Igbo 2006
n'ihi nka o ji kwa ugwọ iche àjà n'iru Chineke n'ihi nmehie, dika ọ nēchere ndi Israel, otú ahu ọ nēche-kwa-ra onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ọ ghaghị ịchụ aja maka mmehie nke onwe ya na nke ndị mmadụ.