Hebrews 5:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mmadụ ọ bụla apụghị ime onwe ya onye nchụaja. Ọ bụ nanị Chineke pụrụ ime mmadụ ka ọ bụrụ onye nchụaja. Cheta na ọ bụ Chineke mere Erọọn ka ọ bụrụ onye nchụaja.
Igbo 2006
Ọ dighi kwa onye ọ bula nānara nsọpuru a n'onwe-ya, kama mb͕e Chineke nākpọ ya, ọbuná dika Ọ kpọ-kwa-ra Eron.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị onye na-ewere ugwu a nʼonwe ya, kama ọ bụ Chineke na-akpọ dịka o si kpọọ Erọn.