Hebrews 5:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọzọ kwa Chineke gwara Kraịst okwu sị ya “Dị ka Melikizedeki, ị bụ onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi.”
Igbo 2006
dika O si kwu kwa n'ebe di iche, si, Gi onwe-gi bu onye-nchu-àjà rue mb͕e ebighi-ebi Dika usoro Melkizedek si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼebe ọzọ, o kwuru, “Dị ka usoro Melkizedek si dị, ị bụ onye nchụaja ruo mgbe ebighị ebi.”