Hebrews 6:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ ṅụrụ iyi sị “Nꞌezie aga m agọzi gị. Aga m eme ka ị ghọọ nna nke mba dị ukwuu.”
Igbo 2006
si, Me-elu-me-ala n'igọzi M'gāgọzi gi, n'ime ka aba uba M'gēme ka i ba uba.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-asị, “Nʼezie aga m agọzi gị, nyekwa gị ọtụtụ ụmụ ụmụ.”