Hebrews 6:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịghị mkpa na a ga-akụziri unu ihe banyere ime baptizim, onyinye nke Mmụọ Nsọ, mbilite nꞌọnwụ na ikpe ebighị ebi.
Igbo 2006
ozizí nke ime-baptism, na nke ibikwasi-aka-n'isi, na nke nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu, na nke ikpé ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
na-akụzi banyere ime baptizim na ibikwasị aka nʼisi na onyinye nke Mmụọ Nsọ, na mbilite nʼọnwụ na ikpe ebighị ebi.