Hebrews 6:3 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Site nꞌike Chineke, anyị ga-aga nꞌihu ikwu ihe ọzọ.
Igbo 2006
Nka ka ayi gēme kwa, ma ọ buru na Chineke kwe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyị ga-eme nke a ma Chineke kwe.