Hebrews 7:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ ezie na a mụbeghị Livayị nꞌoge a, ma mkpụrụ afọ Livayị nọ rị nꞌime Eberaham mgbe Eberaham kwụrụ Melikizedeki ụgwọ a.
Igbo 2006
n'ihi na ọ nānọ n'aha nna-ya n'oge ahu, mb͕e Melkizedek zutere ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na mgbe Melkizedek zutere ya, ọ ka nọ nʼafọ nna nna ya.