Hebrews 7:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe Chineke gbanwere ọnọdụ ndị nchụaja, nꞌotu aka ahụ ọ ghaghị ịgbanwekwa iwu.
Igbo 2006
N'ihi na ebe enyeworo ọnọdu ndi-nchu-àjà ahu, ọ di nkpà ka ọdida nke iwu puta kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe a gbanwere ọnọdụ ndị nchụaja, nʼotu aka ahụ, a ghaghị ịgbanwekwa iwu.