Hebrews 7:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ebe Jisọs, onye a ghọrọ onye nchụaja ọhụrụ, na-esiteghị nꞌagbụrụ Livayị, o megidere iwu ochie ma ọ bụrụ na ọ rụọ ọrụ nchụaja ya nꞌebe ịchụ aja ndị Juu.
Igbo 2006
N'ihi na Onye ahu anēkwu ihe ndia bayere Ya eketawo òkè n'ebo di iche, nke ọ dighi onye ọ bula nyeworo aka n'ebe-ichu-àjà site na ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na onye ahụ e kwuru ihe ndị a banyere ya sitere nʼagbụrụ ọzọ, nke ọ dịbeghị onye ọbụla sitere na ya rụrụ ọrụ dị nʼebe ịchụ aja.